Gọvanọ Kaduna steeti ahoputala ọkwa ọhụrụ
Aka na-achị Kaduna steeti bụ Malam Uba Sani akwadola nhọpụta ndị isi ọchịchị a na-atụ anya na ha ga-edobe isi…
Lee ndị ga-amalite ụgbọ njem Gọvanọ Alex Otti n’Abia steeti
Gọvanọ Abia steeti bụ Alex Otti ahọpụtala ụfọdụ ndị ga-eso ya rụọ ọrụ dịka ọ banyere n’ọchịchị.
Nke a dị…
Gọọmentị na NLC ga-agba izu taa maka mwepu ‘fuel subsidy’ mmanụ ụgbọala
Gọọmentị etiti na otu jikọtara ndị ọrụ Bekee bụ Nigeria Labour Congress (NLC) ga-ezukọ taa ma ọ kụọ elekere abụọ…
Onyeisiala Tinubu Emeela Mpụta Izizi N’ụlọ Ọrụ.
Onye isi ala Bola Tinubu ebidola ọrụ dị ka onye ndu Naijiria.
Ọ pụtara na mbụ ya n'ụlọ ọrụ na Tuzdee mgbe…
Ọdịghị Mkpa Ịtụ Ụjọ Maka Mwepụ Ego Enyemaka Mmanụ Ụgbọala – Ụlọ Ọrụ Nchịkwa
Otu ọrụ mmanụ a kpọrọ Nigerian Midstream and Downstream Petroleum Regulatory Authority, NMDPRA ekwuola na nkwuputa…
Idu N’iyi Ọrụ: Gọọmenti UK Ekeleela Onyeisiala Tinubu na Osote Ya Shettima
Gọọmenti UK ekeleela Bola Tinubu na Kashim Shettima maka idu n'iyi ọrụ ha dịka onyeisiala na osote onyeisiala…
Onyeisiala Tinubu Na-eru Ụjụ Dokpesi Nwụrụ Anwụ
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu GCFR ekwupụtala mwute maka ọnwụ onye guzobere Daar Communications, ndị nwe African…
NNPC Anabatala Mwepụ Ego Enyemaka Mmanụ Ụgbọala
Ụlọ ọrụ Nigeria National Petroleum Company NNPC Limited, na-ekwu na ọ nabatalụ mkpebi nke gọọmenti etiti iwepụ ego…
Anyị Ga-Elebagharị Anya Na Amụma Mmegharị Naira- Onyeisiala Tinubu
Onyeisiala Naijiria, Bola Tinubu ekwela nkwa na ya ga-elebagharị anya na mwugharị naira nke Central Bank of Nigeria…
Gọvanọ Ikpeazu Enyefeela Gọvanọ Ọhụrụ Akwụkwọ
Gọvanọ na-apụ apụ nke steeti Abia, Okezie Ikpeazu enyefeela akwụkwọ ikike na akwụkwọ Abia Long Term Development and…