Obi, LP Ga-agbagha Mpụtara Ntuliaka Na Steeti Iri Na Asatọ
Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke Labour Party (LP) na ntuliaka onyeisiala n'abalị iri abụọ na ise nke ọnwa…
Gọvanọ Ebonyi Steeti Akwadola Nkesa Ndị Odeakwụkwọ Na-adịgide Adịgide
Gọvanọ Ebonyi steeti bụ Francis Nwifuru akwadola ka e webata ndị odeakwụkwọ na-adịgide adịgide iri na abụọ na…
Nigeria Labour Congress Na-eru Ụjụ Chief Raymond Dokpesi
Otu ndị ọrụ bụ Nigeria Labour Congress NLC, eruola ụnụ maka ọnwụ Chief Raymond Dokpesi, onye hibere igwe onyonyo…
Onyeisiala Tinubu Ekeleela Ndị Isi Ọgbakọ Ndị Gọvanọ
Onyeisiala Bola Tinubu kelere Gọvanọ ndị pụtara n'oge na-adịbeghị anya dị ka ndị isi nke ọgbakọ ndị gọvanọ a kpọrọ…
Onyeisiala Naijiria Amanyela Ndị Ọrụ Nchekwa Maka Nchekwa Zuru Oke
Onyeisiala Bola Tinubu enyela ndị agha na ndị ọrụ nchekwa ndị ọzọ na Naịjirịa iwu ka ha na-enye ụmụ amaala nchekwa…
China Ekwela Nkwa Ịbawanye Mmekọrịta Akụnaụba Ha Na Naijiria
Onyeisiala China, XI Jinping ekwela nkwa ịbawanye mmekorita akụ na ụba na Nigeria, na-ekwu na mba ahụ dị mkpa maka…
Onyeisiala Tinubu Ezutela Ndị Isi Ọrụ Nchekwa
Onyeisiala Bola Tinubu na-enwe nzukọ ugbu a na ndị isi ọrụ nchekwa Naijiria, nke onye isi ndị ọrụ nchekwa, General…
Mwepụ Ego Enyemaka Mmanụ: Enweghị Nkwekọrịta N’etiti Gọọmentị Na Ndị Ọrụ.
Nzukọ dị n'etiti ndị nnọchi anya Gọọmenti Naijiria na ndị ọrụ Organised Labour iji wee hazie ọnụ ahịa mmanụ ụgbọ…
Gọvanọ steeti Sokoto akagbuola nhọpụta ndị eze, ndị odeakwụkwọ na-adịgide
Gọvanọ ọhụrụ nke Sokoto steeti bụ Dọkịta Ahmed Aliyu kagburu nhọpụta ndị eze ọdịnala iri na anọ, ndị odeakwụkwọ iri…
Ụgwọ: DMO na-akwado mmefu ego gọọmentị nwere akọ
Ụlọ ọrụ na-ahụ maka ụgwọ kwusiri ike na ọ dị mkpa ka Naijiria kwalite ego ha na-enweta na ijikwa mmefu dị ka…