Sinetọ Na-anọchite Anya Anambra Central Enyela Akaụntụ Maka Ọrụ Nlekọta
Sinetọ Uche Ekwunife bụ Sinetọ na-anọchite anya Anambra Central na ọgbakọ omebe iwu obodo n'ụbọchị Satọde nyere ndị…
Ule Nnabata : Naijiria Amachibidola Ụmụaka Erubeghị Ogo
Gọọmenti Naịjirịa amachiela ụmụaka na-erubeghị eru isonye na ule mbata maka nnabata n'ụlọ akwụkwọ Unity na mba ahụ.…
Onyeisi FIFA Ekeleela Pinnick Maka Ihe Nrite OFR Awards
Onye isi oche FIFA, Gianni Infantino, kelere Amaju Pinnick, onye bụbu onye isi oche, Nigeria Football Federation,…
Ụlọ Ọrụ Nchụta Ego Katsina Steeti Enyela Ndị Ji Ụgwọ Izu Ụka Abụọ
Ụlọ ọrụ Katsina State Internal RevenỤlọ Ọrụ Nchuta Ego ue Service (KIRS), mgbago ugwu Naijiria, enyela ụlọ akụ ndị…
Nhọpụta Ọrụ: Oyetola Kelere Akume, Gbajabiamila
Aka chịrị steeti Osun n'oge gara aga bụ Adegboyega Oyetola ekelela Senator George Akume na Hon. Femi Gbajabiamila…
Onye Ọchịagha Agbagheela Ụlọ Akwụkwọ Praimarị Na Zaria
Onye isi ndị agha, COAS, Lieutenant General Faruk Yahaya agbatịla ọrụ enyemaka pụrụ iche nke Civil - Military…
Ihe Mberede Ụgbọ Oloko: Onye Ndu Naijiria Etiela India Aka N’Obi
Onyeisiala Bola Tinubu ezipụla gọọmentị na ndị mba India ozi ekele maka ọtụtụ ihe mberede ụgbọ oloko mere na mba…
Daalụ Maka Ịchọta m Ka Onye Kwesịrị Ekwesị, Gbajabiamila Gwara Onyeisiala Tinubu
Onyeisi ụlọ omebe iwu, Femi Gbajabiamila ekwela nkwa ịrụzu ọrụ ya nke ọma dị ka onye isi ndị ọrụ na President n'ịhụ…
Trade Union Congress Akatọọla Mwepụ Ego Enyemaka Mmanụ Ụgbọala
Ndị otu Trade Union Congress of Nigeria (TUC), na-ekwu na ọ bụ ihe anabataghị, iwepụ na mberede, ego enyemaka na…
Hajj 2023: Kwara steeti bugoro otutu ndị njem ala nsọ na Saudi Arabia
Ndị otu ndị Alakụba na-ahụ maka ọdịmma ndị pilgrim na Kwara steeti kwuru na ebulala ndị njem ala nsọ steeti ahụ otu…