DG Akwadola Iguzobe Ngalaba Omenala Afrika na Mahadum Dutch
Ụlọ orụ National Council for Arts and Culture kwusiri ike na ọ dị mkpa ka e guzobe ụlọ ọrụ ọmụmụ ihe n'Africa maka…
Prezidenti Tinubu na enwe nzuko yana ndi Govano
Onyeisiala bu, Bola Tinubu na enwe nzuko yana ndi govano steeti iri ato na isii nke ala Naijiria
Nzukọ a, nke…
Ihe m gaara eme gbasara iwepụ ego ‘fuel subsidy’ – Peter Obi
Onye zọburu ọkwa onyeisiala Naịjirịa n'otu ndọrọndọrọ ọchịchị 'Labour Party' bụ Peter Obi ekwuola ihe ọ gaara ime…
Etu ọkụ si gbarie ụlọikpe Majie dị n’Ebonyi, laa ọtụtụ ihe n’iyi
Ọkụ agbariela ụlọikpe 'magistrate' dị n'Ebonyi Steeti ma lakwaa ngwa ụlọ ọnụego ya ruru nde kwuru nde naịra n'iyi.…
“Gọọmenti bitere ụgbọelu Nigeria Air ahụ site n’aka ụlọọrụ Ethiopian…
Onye na-arụ ọrụ dịka onyeisi ụlọọrụ Nigeria Air bụ Dapo Olumide kwuru na ụgbọelu ahụ gọọmentị ji mee ngosi bụ…
Onye nwere ọrịa shuga o kwesịrị ịra ‘mango’?
I jiri ụkwụ gagharịa n'ogbe gị ugbua, ị ga-agụkọ mmadụ ole na ole na-ere mango n'ogbe maka na ugbua bụ oge ya bụ…
Etu ị ga-esi jikwaa ahụ ọkụ
Ọ dị mkpa ime ihe ngwangwa ma onye agadị nwee ọbụladị ntakịrị ahụ ọkụ.
Ọ bụrụ na mmadụ nwee ahụ ọkụ, ọ dị mkpa…
Ndị Omebe Iwu Bayelsa Steeti Ahọpụtala Ingobere Dị Ka Ọkaokwu
Ahọpụtala Abraham Ingobere n'enweghị mgbagha maka oge nke abụọ dị ka onyeisi ụlọ omebe iwu Bayelsa steeti.…
Gọọmenti Edulatala Ụmụ Amaala Naijiria Ọzọ Tọrọ Atọ Na Libya
Gọọmenti Naijiria na mmekorita ya na International Organisation for Migration (IOM) edulatala ndị Naịjirịa ọzọ dị…
INEC Jụrụ Ihe Ngosi Obi Na Steeti Iri Na Asaa Megide Onyeisiala Tinubu
Ndị otu Independent Electoral Commission INEC ajụla arịrịọ onye zọrọ ọkwa onyeisiala nke Labour Party (LP) bụ Maazị…