Onyeisiala Tinubu Akwụsịla Onyeisi EFCC Ọrụ
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu, GCFR na Wednesde, kwadoro nkwusioru ebighi ebi nke onyeisi oche, Economic…
Ndị ụlọomeiwu ukwu na nke nta Naịjirịa emechaala ntuliaka ha.
Ndị ụlọomeiwu Naịjirịa bu ụzọ mechapụ ntuliaka nke ha dịka ndị ụlọomeiwu nta gara n’ihu na-eme nke ha.
Ntuliaka…
Adị m njikere mụ na ndị omeiwu ịrụkọ ọrụ – Onyeisiala Tinubu
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu ekeleela ndị ndu ụlọomeiwu eduru n’iyi ọrụ ma ṅụọ iyi na ya na ha ga-arụkọ…
PDP akpọọla onyeisi Inec, Mahmood Yakubu, ka ọ bịa gbaa akaebe n’ụlọikpe
Otu ndọrọndọrọ ọchịchị 'Peoples Dmemocratic Party' (PDP) ekwuola na ha enyela Mahmood Yakubu, bụ onyeisi ngalaba…
Ndị ọkaiwu Peter Obi egosila ụlọikpe ihe akaebe si na steeti Rivers na ndị ọzọ
Ụlọikpe na-ahụ maka ntuliaka onyeisiala gara n'ihu leba n'akwụkwọ Peter nke Labour Pati gbara Onyeisiala Bola…
Student loan Bill: Lee ụmụakwụkwọ ndị tozuruoke inwete ego mbinye a
Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu ebinyela aka n'iwu ọhụrụ gbasara ibinye ụmụakwụkwọ ndị dara ụbịam ego iji kwadoo…
Usoro e ji ahọpụta ndị ndu ụlọomeiwu
A na-ahọpụta ndịisi ụlọomeiwu site na n’usoro ntuliaka a kpọrọ ‘indirect election’ nke ndị omeiwu na-eme n’etiti…
Otti Ahọpụtala Onyeisi Nchịkwa maka Abia College of Health Sciences
Gọvanọ Alex Otti nke Abia akwadola nhọpụta Mazi Aloysius Okezie dịka onye isi nchịkwa, Abia State College of Health…
Osote onyeisiala Shettima Na Onye Odeakwụkwọ Na-adịgide Adịgide Na Ndị Ọzọ Enweela Nzukọ…
Osote onyeisiala Naijiria, Sịnetọ . Kashim Shettima, agwala onye odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, State House, Mr…
Gọvanọ Kogi Steeti Achụọla Kọmishọna Na-ahụ Maka Ọrụ Ugbo Na Ndị Ọzọ
Gọvanọ Kogi steeti bụ Yahaya Bello achụọla kọmishọna na-ahụ maka ọrụ ugbo bụ David Apeh.
Ndị ọzọ a chụrụ n’ọrụ…