Isiokwu NNPC Anabatala Mwepụ Ego Enyemaka Mmanụ Ụgbọala Ike Umenaba May 30, 2023 0 Ụlọ ọrụ Nigeria National Petroleum Company NNPC Limited, na-ekwu na ọ nabatalụ mkpebi nke gọọmenti etiti iwepụ ego…
Azụmahịa Anyị Ga-Elebagharị Anya Na Amụma Mmegharị Naira- Onyeisiala Tinubu Ike Umenaba May 29, 2023 0 Onyeisiala Naijiria, Bola Tinubu ekwela nkwa na ya ga-elebagharị anya na mwugharị naira nke Central Bank of Nigeria…
Naijiria Gọvanọ Ikpeazu Enyefeela Gọvanọ Ọhụrụ Akwụkwọ Ike Umenaba May 29, 2023 0 Gọvanọ na-apụ apụ nke steeti Abia, Okezie Ikpeazu enyefeela akwụkwọ ikike na akwụkwọ Abia Long Term Development and…
Naijiria Nnyefe Ọchịchị: Sanwo-Olu, Hamzat Aṅụọla Iyi Ọrụ Dịka Gọvanọ Lagos Na Osote Ya. Ike Umenaba May 29, 2023 0 Babajide Sanwo-Olu na Obafemi Kadri Hamzat abụrụla Gọvanọ na osote gọvanọ Legọs steeti maka oge nke abụọ. Hamzat…
Egwuriegwu Sherif Onye Egypt Agbariala Itute Ugo Ndị Ọzọ Na French Open. Ike Umenaba May 29, 2023 0 Mayar Sherif nke Egypt agbaala mbọ ituru ugo ọzọ na French Open ka o rutesịrị ogo quarter final na Madrid Open…
Isiokwu Ụmụ Amaala Naịjirịa Ejupụtala Eagle Square Maka Idu N’iyi Ọrụ Tinubu. Ike Umenaba May 29, 2023 0 Ndị Naijiria ebidola ịbata na Eagle Square dị n'Abuja, ebe a ga-eme mmemme ụbọchị Mọnde bụ Bola Tinubu na osote…
Naijiria Gọvanọ Osun Steeti Chọrọ Ka E Chekwaba Ikike Nke Ndị Ọgbọ Na-Eto Eto Ike Umenaba May 27, 2023 0 Aka na-achị steeti Osun, bụ Ademola Adeleke, akpọọla oku ka e chebe ikike ụmụaka, na-ekwu na a ga-ebuterịrị mkpa…
Isiokwu Onyeisiala Buhari Ga-Eme Mgbasa Ozi Ikpeazụ Ụbọchị Sọnde Ike Umenaba May 27, 2023 0 Onyeisiala Muhammadu Buhari ga-anọ n'abalị iri abụọ na asatọ nke ọnwa Mee, gbasaala ndị Naijiria ozi ikpeazụ ya.…
Isiokwu Ọka Okwu Gbajabiamila Na-enwe Aṅụrị N’isi Ụmụaka Naijiria Ike Umenaba May 27, 2023 0 Onyeisi ụlọ ọgbakọ omebe iwu Femi Gbajabiamila kelere ụmụntakịrị Naijiria maka mmemme ụbọchị ụmụaka nke afọ a.…
Naijiria Ụlọ Ikpe Tribunal Atụfuela Akwụkwọ Mkpesa Megide Gọvanọ Lagos Steeti Ike Umenaba May 25, 2023 0 Ụlọ ikpe na-ahụ maka ntuliaka maka ntuliaka nke gọvanọ steeti Legọs akagbuola akwụkwọ mkpesa ndị All People's…