Isiokwu Osote onyeisiala Osinbajo bịarutere Enugwu steeti. Chigo May 6, 2022 0 Osote onye isi ala Naijiria, Prof Yemi Osinbajo abatala Enugu steeti ka ya na ndị All Progressive Congress,!-->!-->!-->…
Azụmahịa AfCFTA ga-apụta dị ka mpaghara azụmaahịa efu kacha ukwuu n’ụwa niile- FG. Chigo May 6, 2022 0 AfCFTA ga-apụta dị ka mpaghara azụmaahịa efu kacha ukwuu n'ụwa niile- FG. Mịnịsta na-ahụ maka ihe gbasara mba!-->!-->!-->…
Isiokwu Ndị NDIC na ụlọ ọrụ mkpuchi nkwụnye ego na-arụkọ ọrụ iji dozie nsogbu. Chigo May 6, 2022 0 Ụlọ ọrụ mkpuchi ego nke Nigeria (NDIC) kwuru na ha amalitela imekọ ihe ọnụ ha na ụlọ ọrụ mkpuchi nkwụnye ego!-->!-->!-->…
Isiokwu Onyeisiala Buhari rutere n’ọdụ ụgbọ elu mba ụwa nke Enugwu steeti Chigo May 5, 2022 0 Onyeisiala Naijiria bụ Mohammadu Buhari abatala n'ọdụ ụgbọ elu Akanu Ibiam International Airport Enugu maka njem!-->…
Naijiria Naijiria ga-eziga ndị ọrụ ugbo na-eto eto di 200 na Israel na Morocco maka ọzụzụ kpụ ọkụ… Chigo May 5, 2022 0 Gọọmenti Naijiria site na National Land Development Authority (NALDA) ga-eziga ndị ọrụ ugbo na-eto eto 200 na!-->!-->!-->…
Azụmahịa MTN, Mafab Communications ga-ewepụta ọrụ 5G n’August – NCC. Chigo May 5, 2022 0 Kọmịshọna nkwukọrịta Naijiria (NCC) na-ekwu na MTN na Mafab Communications ga-amalite mwepu ọrụ teknụzụ ọgbọ!-->!-->!-->…
Naijiria Onye odeakwụkwọ ukwu UN kwughachiri nkwa maka ọdịmma ndị ihe metụtara. Chigo May 5, 2022 0 Onye odeakwụkwọ ukwu UN kwughachiri nkwa maka ọdịmma ndị ihe metụtara. Onye odeakwụkwọ ukwu nke United Nations,!-->!-->!-->…
Afịrịka Enyemaka mmadụ: UN na-achịkọta $351 nde maka Naijiria. Chigo May 5, 2022 0 Otu United Nations na-ekwu na ọ na-akpọkọta $351 nde iji kwado ọrụ enyemaka Naijiria na North-East. Onye!-->!-->!-->!-->!-->…
Afịrịka Naijiria anabatala nkwado UN. Chigo May 5, 2022 0 Onyeisiala Muhammadu Buhari kwuru na Naijiria ka na-ekele ndị United Nations na ụfọdụ ndị isi mba ụwa maka nkwado!-->…
Omenala Ụmụada. Chigo May 1, 2022 0 Ụmụada bụ okwu eji eme ihe sitere na okwu igbo abụọ ụmụ nke na-asụghari n'asusu ndi mmadu na ada nke pụtara ada!-->…