Take a fresh look at your lifestyle.

Mmadụ asatọ anwụọla dịka ụgbọmmiri bu mmadụ otu nari kpuru

0 401

Opekatampe mmadụ asatọ nwụrụ, mmadụ iri ka azọpụtara na ndụ ebe a na-achọ ndị ọzọ mgbe ụgbọmmiri bu mmadụ otu narị kpuru.

Ọdachi a mere na Niger steeti dịka ndị si obodo Dugga na-aga ahịa na steeti Kebbi dị ha nso ịre nri na shuga cane.

Ọnụ na-ekwuru ụlọọrụ gbatagbata nke Naịjirịa bụ NEMA akpọrọ Ibrahim Hussaini kwuru na ọ bụ ikuku nọkatara tụgharịa bụ ihe mere ka nke a mee.

Ọ sịkwa na ụgbọ ahụ bu mmadụ karịrị ya nke so bute ya bụ ihe mberede.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *