Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Buhari anabatala ụbọchị iri ọzọ maka mgbanwe ego.

By Timothy Choji, Katsina.

0 410

Onyeisiala Buhari anabatala ụbọchị iri ọzọ maka mgbanwe ego.

Onyeisiala Muhammadu Buhari akwadola ịgbatị mgbanwe ego na-aga n’ihu site na ụbọchị  Jenụwarị 31, 2023 ruo February 10, 2023.

Onye isi ala Buhari nyere nkwado ahụ na nzụkọ ya na Gọvanọ nke Central Bank of Nigeria (CBN), Godwin Emefiele mere, Ọ na-agba ume ka e nwekwuo oge, ezi uche na usoro iji mee ka ndị Naijiria nwee ike ịgbanwe ego ha nke ọma .

N’ịkọwa ndị nta akụkọ ozi ka ha nwechara nzukọ ahụ na Daura, Katsina steeti n’ụbọchị Sọnde, Gọvanọ CBN kwuru na mgbanwe ego ejirila ihe ịga nke ọma karịa pasentị iri asaa na ise nke ijeri naira 2.7 e mere na mpụga ụlọ akụ, na-egosi na ọ na-agbadata ọnụ ahịa, karịa

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *