Goomenti ala Naijirian amalitela inye umunwoke bun di oru bekee ezumike abali iri na ano bun di nwunye ha muru nwa.
Nkea malitere diwa ire na abali iri abuo na ise nke onwa Novemba afo 2022.
Iga echeta na afo gara aga na Federal Executive Council binyere aka n’akwukwo maka oke nwoke inwe ezumike abali iri na ano iji leruo ezin’ulo ya anyi
Onye Head of the Civil Service of the Federationbu, Folasade Yemi-Esan, kwuru nan kea gbakwariri ukwu na iwu oru Public Service Rules, 2021 Edition bu nke mere ka nkea di iree.
Leave a Reply