Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmenti etiti ga-akwalite uto MSME na Nigeria.

Jennifer Ina dere ya na bekee.

0 202

Gọọmenti etiti ga-akwalite uto MSME na Nigeria.

Jennifer Ina dere ya na bekee.

Gọọmenti Naijiria ekwuputala nkwa ya n’ikwekọ n’ụzọ dị irè ya na ndị isi ihe metụtara iji kwalite  uto nke Micro, Small and Medium Enterprises (MSMEs) na mba ahụ.

Onye osote onye isi ala Naijiria, Prof. Yemi Osinbajo, kwere nkwa ahụ n’oge mmeghe nke National Industrial Business Summit (NIBS) na Abuja.

O kwuru na Gọọmenti etiti ga-aga n’ihu na-achọ ụzọ isi kwalite akụ na ụba .

Onye osote onye isi ala nke onye Mịnịsta na-ahụ maka ụlọ ọrụ, ahia na itinye ego na-anọchite anya ya, Amb. Mariam Katagum, kwuru na obere ụlọ ọrụ na-eji ihe ndị bụ isi na akụrụngwa na-emepụta ngwa ahịa na ọrụ ma na-enye aka na GDP site na ọrụ na ịmepụta akụ na ụba.

Leave A Reply

Your email address will not be published.