Take a fresh look at your lifestyle.

Iko mba ụwa 2022: Switzerland meriri Cameroon na asọmpi .

  Lateefat Ibrahim-Animashaun dere ya na bekee.

0 448

Iko mba ụwa 2022: Switzerland meriri Cameroon na asọmpi .

Switzerland meriri Cameroon n’asọmpi Iko Mbaụwa nke 2022 na-aga n’ihu na, Otu G.

Egwuregwu malitere n’elekere iri na otu nke ụtụtụ n’oge Naịjirịa. Cameroon bụ ndị tụfuru ohere iji nyee goolu ha niile malitere nke ọma n’isi mmalite n’ịkwanye ndị Switzerland nke ukwuu ma majaa ha mana ha ejighi ohere ha nwere mepụta ihe.

Ha tụfuru ohere mbụ ha na nkeji iri ka onye na-eche goolu Switzerland kụchiere bọọlụ, onye Cameroon ọzọ gbakwara bọọlụ n’elu n’elu.

Na mba Cameroon gbanarị ntakiri goolu n’aka onye ọkpọ mba Switzerland ka enyechara Offside na nkeji iri abụọ na abụọ megide Switzerland.

Mgbe ahụ Cameroon tụfuru ohere ọla edo ọzọ iji nye goolu na nkeji iri abụọ na anọ.

Asọmpi a kwụsịrị enweghị goolu na ọkara mbụ.

Nkeji abụọ: n’ime nkeji nke abụọ onye ọkpọ Switzerland, Breel Embolo nwetara goolu mmalite were bute ụzọ.

N’ikpeazụ egwuregwu ahụ kwụsịrị mgbe oge zuru oke kwadoro Switzerland.

Switzerland 1-0 Cameroon

 

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *