Take a fresh look at your lifestyle.

“Agaghị m agbado ọchịchị m n’ihe gbasara okpukperechi” – Tinubu.

Amaka Nliam dere ya na bekee.

0 399

“Agaghị m agbado ọchịchị m n’ihe gbasara okpukperechi” – Tinubu

Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nke All Progressives Congress (APC), bụ Maazị Bola Ahmed Tinubu, na-ekwu na ya agaghị agbado ọchịchị ya n’ụzọ okpukpere chi, ma ọ bụrụ na e nye ya vootu n’ọchịchị na ntuliaka 2023.

Onye na-azọ ọkwa onyeisiala nyere nkwa a n’oge mkparịta ụka ya na otu Christian Association of Nigeria (CAN) na-akpakọrịta.

Nzukọ ahụ megidere out pati APC họrọ tiketi otu okwukwe (Muslim-Muslim), nke kpalitere ọtụtụ esemokwu.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *