Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Buhari kelere  ụmụ nwoke Naijiria n’ụbọchị mmemme nke  ụmụ nwoke nke mba ụwa.

Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.

0 462

 

Onyeisiala Buhari kelere  ụmụ nwoke Naijiria n’ụbọchị mmemme nke  ụmụ nwoke nke mba ụwa.

Onye isi ala Muhammadu Buhari ekelera ụmụ nwoke ekelee nke ọma, ọkachasị na Naịjirịa, ka ụwa na-eme mmemme ụbọchị ụmụ nwoke nke  mba ụwa.

Emume nke afọ a gbadoro  ụkwụ n’ihe gbasara ahụike, ime ihe nlereanya na ọrụ nduzi, ịchụ àjà na ọrụ ndị ọzọ dị iche iche nke ụmụ nwoke, nke gụnyere ịkwanyere ụmụ nwanyị ùgwù.

N’ime ozi, Onye isi ala kwuru ọrụ dị mkpa nke ụmụ nwoke na- ebe nchekwa, udo na ọganihu , tinyere ha iledo ezinụlọ, gọọmentị, obodo na ndị isi na ụlọ ọrụ okpukpe, omenala na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.

Leave A Reply

Your email address will not be published.