Take a fresh look at your lifestyle.

Gọọmentị Naịjirịa ewepụtala kọmiti na-ebuso ọdachi ide mmiri ọgụ.

Hikmat Bamigboye dere ya na bekee.

0 330

‘Gọọmentị Naịjirịa ewepụtala kọmiti na-ebuso ọdachi ide mmiri ọgụ.

,Gọọmenti Naijiria eguzobela ihe dị ka kọmitii onyeisiala iri anọ na ise ga-emepe atụmatụ mmemme zuru oke maka igbochi ọdachi ide mmiri na mba ahụ.

N’ịmepe kọmitii a n’Abuja, Mịnịsta na-ahụ maka mmiri bụ Suleiman Adamu nyere kọmitii ahụ ọrụ a  ka ha wepụta ihe  maka igbochi ọdachi idei mmiri n’ọdịnihu na mba ahụ.

Dịka Mịnịsta na-achị si kwuo, ọ bụghịzị akụkọ na idei mmiri mere n’afọ 2022 na nso nso a tụbara ọtụtụ obodo n’ime ihe isi ike, mebie ụlọ na ihe ndị e chere na ha ruru ijeri naira iri naịra.

Mịnịsta ahụ kwuru na ihe butere idei mmiri na Naịjirịa bụ n’ihi oke  osimiri toro  ma juu n’ọnụ maka ihi oke mmiri ozuzo

Leave A Reply

Your email address will not be published.