Ụlọ ọrụ Federal Capital Territory Emergency Management Agency (FEMA), kwuru na idei mmiri metụtara ihe dị ka mmadụ 24,713 n'ime atọ n'ime mpaghara isii nke FCT na 2022.…
Gọvanọ Legọs steeti bụ Maazị Babajide Sanwo-Olu akpọkuola Gọọmenti etiti ka ha na steeti ahụ gbakọọ aka ka ha na-ebufe nnukwu osimiri ndị dị n'ofe mba ahụ iji gbochie idei mmiri.…
Otu umụ nwanyị na-ede akụkọ na Naijiria akporo (NAWOJ), enweela ọmịiko maka ndị idei mmiri metụtara na North Central nke mba ahụ. E mere ka a mara nke a n'akwụkwọ ozi osote onye isi oche NAWOJ, Jamila Abubakar Zone D…
Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari ezipula ozi nkasi obi nye mba Pakistan,dika oke ide mmiri wakpuru mba ahụ.
Oke ide mmiri a ekpochapụla ọtụtụ ebe obibi,metuta nde mmadu iri atọ ma gbuo otu puku mmadu.
Ide mmiria ekpochapụlakwa ọtụtụ…
Ndi n’ekwuru mba Philippine emela ka amata na ihe kariri mmadu iri ise na asato anwụọla dika mbuze na oke ide mmiri wakpuru mpaghara eastern nakwa southern coasts nke mba a.Nkea mere n’ụbọchi ụka,oke ifufe ruru 65 kilometres (40 miles)otu!-->…