Take a fresh look at your lifestyle.

Onye ndu Naijiria akasiela mba Pakistan obi maka ide mmiri wakpuru ha

0 508

Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari ezipula ozi nkasi obi nye mba Pakistan,dika oke ide mmiri wakpuru mba ahụ.

Oke ide mmiri a ekpochapụla ọtụtụ ebe obibi,metuta nde mmadu iri atọ ma gbuo otu puku mmadu.

Ide mmiria ekpochapụlakwa ọtụtụ okporo uzo,akwa mmiri na ihe ndi ọzọ eji enyere ndu aka.

Prezidenti Buhari kwuru na mba Pakistan nọ na oke nsogbu ma na ekpere ndi Naijiria bụ igba ndi ọdachia meturu obi.

O yọrọ ndi United Nations akwa ndi enyemaka ọzọ ka ha gbatara ndi ọsọ enyemaka site n’ụzọ di icheiche.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.