Take a fresh look at your lifestyle.

WhatsApp :Inweta atụmatụ nchekwa ọhụrụ.

Chigo dere ya.

0 776

WhatsApp :Inweta atụmatụ nchekwa ọhụrụ

WhatsApp na-achọ inweta nchekwa karịa. WhatsApp wepụtara atụmatụ nchekwa nke na-enye onye ọrụ ohere izipu onyonyo nke naanị onye ọrụ ọzọ ga-elele ya.

Ihe ọhụrụ a ga-enye ndị ọrụ ohere ikpebi onye ga-ahụ ha mgbe ha nọ n’ịntanetị. Yabụ dịka onye ọrụ, ị nwere ike kpebie ikwe ka kọntaktị gị niile hụ gị mgbe ịnọ n’ịntanetị. Ma ọ bụ kọntaktị ole na ole ahọpụtara ịhụ gị mgbe ịnọ n’ịntanetị. N’ezie, ị nwere ike ikpebi na ị gaghị ekwe ka onye ọ bụla hụ gị mgbe ị nọ n’ịntanetị. Dịka m kwuru na mbụ, nke a ga-abara ndị ọrụ niile uru.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *