” Were nhọpụta 2023 kpọrọ ihe,” – bishọp nke Steeti Legọs gwara ndị Naijiria.
Cynthia okere dere ya na bekee.
” Were nhọpụta 2023 kpọrọ ihe,” – bishọp nke Steeti Legọs gwara ndị Naijiria.
Archbishọp nke Metropolitan Steeti Legọs , His Grace, Most Reverend Adewale Martins, akpọkuola ụmụafọ Naijiria ka ha were ntuliaka izugbe na-abịa n’ihu ka nnkwu ihe bara uru.
.
O mere ka a mara nke a na Legọs n’oge ncheta afọ iri ya na echichi ndị ụkọchukwu nke ndị nna itoolu.
Dị ka Reverend Martins si kwuo, “Nke a abụghị oge ị ga-eche na votu gị agaghị agụta mana oge ịkwado na ịtụ vootu kwenyesie ike na votu ga-agụta oge a.
“Biko, ka anyị were ntụliaka na-abịanụ kpọrọ ihe.
Leave a Reply