Take a fresh look at your lifestyle.

Naijiria na-agbali ibelata ọnụ ahịa nri na-arị elu.

Timothy Choji, Abuja dere ya na bekee.

0 422

Naijiria na-agbali ibelata ọnụ ahịa nri na-arị elu.

Mịnịsta na-ahụ maka ọrụ ugbo na mmepe ime obodo, Mahmood Abubakar na-ekwu na gọọmentị Naịjirịa na-agbasi mbọ ike n’okwu gbasara ọnụ ahịa nri na-arị elu n’ala anyị.

O kwuru nke a na Tọzdee mgbe ọ na-agwa ndị nta akụkọ okwu na steeti na mkparịta ụka ozi kwa izu nke ndị otu nkwukọrịta Onye isi ala haziri.

Abubakar kwuru na ọnụ ahịa nri ugbu a di elu na Naịjirịa, n’ihi mpụta Covid-19 na agha na-aga n’ihu na Rọshịa na Ukraine.

 

Leave A Reply

Your email address will not be published.