Take a fresh look at your lifestyle.

European Union na-achọ ibido ịzụta gasị n’aka Naijirịa.

0 3,461

Nke a bụ atụmatụ ha chọrọ iji chekwa onwe ha dịka ha na-atụanya na mba Rọshịa nwereike ịkwụsị iresị ha gasị.

Ọ bụ Mathew Baldwin bụ onyeisi otu European Commission maka mmanụ agbidi kwuru ya n’ụbọchị satọde.

Baldwin nọ Naijirịa were kwuo nke a mgbe ọ bịara nwee nzụkọ ya na ndị ọrụ gọọmentị Naijirịa.

Ha kwuru na Naijirịa na-emezi nchekwa na mpaghara Niger Delta ma sị na ha ga-emepe Trans Niger Pipeline n’ọnwa Ọgụst.

Leave A Reply

Your email address will not be published.