Take a fresh look at your lifestyle.

Pope Francis atụọla ụkwụ na mba Canada n’ihe ọ kpọrọ “njem ịrọ mgbaghara”.

0 643

Nke a na-abịa dịka nnyocha gosiri na ndị ụkọchukwu nakwa ndị nkuzi ụka Katọlik mere ọtụtụ mpụ na mba ahụ megide ọtụtụ ụmụ ntakịrị ọtụtụ afọ gara aga.

Malite n’afọ 1881 ruo 1996 ihe karịrị ụmụaka 150,000 gabigara mmekpa ahụ n’aka ndị ụkọchukwu na ndị nkuzi ụka Katọlik na mba Kanada, ọtụtụ n’ime ụmụaka a nwụrụ.

Otu e hibere inyocha ya bụ arụ mere ọtụtụ afọ gara aga kpọrọ ya mkochapụ agbụrụ (cultural genocide).

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *