Take a fresh look at your lifestyle.

Onyeisiala Buhari alọtalaAbuja.

Timothy Choji, Abuja depụtara ya na bekee.

0 839

Onyeisiala Buhari alọtala Abuja

Onyeisiala Muhammadu Buhari alọghachila Abuja ka ọ gachara nzukọ ndị isi mba Commonwealth na Rwanda.

O ji ngalaba onyeisiala nke ọdụ ụgbọ elu mba ụwa nke Nnamdi Azikiwe, na mgbede Sọnde.

Mgbe ọ nọ na Rwanda, onye ndu Naijiria gbara ndị Naijiria ume ka ha dịrị n’otu ma zere ihe ọ bụla na-akpata nkewa.

O nyere ndụmọdụ ahụ mgbe ọ gachara ihe ncheta Rwandan, bụ́ nke na-egosi ihe mgbukpọ nke Rwanda gabigara n’oge gara aga.

Ọ zutere Prime Minista Britain, Boris Johnson onye ọ mesiri ike na ya ga-ahapụ ọrụ na njedebe nke oge ya.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *