Ezinaụlọ Ifunanya Nwangene ekwuola na ha ga-eme nnyocha 'autopsy' iji chọpụta kpọmkwem ihe gburu ya.
Nke a na-abịa dịka ụlọọgwụ Federal Medical Centre (FMC) dị n'Abuja wepụtara akwụkwọ ozi banyere ihe gburu Ifunanya.
Cheta…
Ndị isi otu Peoples Democratic Party (PDP) amalitela nzukọ gbatagbata n’isi ụlọọrụ pati ahụ dị n’Abuja.
Ụlọmgbasaozi Channels TV kwuru na nzukọ ahụ PDP na-akwado inwe ga-abụ na nzuzo.
Ndị isi pati ahụ kpọrọ ya bụ nzukọ iji kpaa maka…
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu aṅụwo iyi na onye isi nchịkwa nke Rivers State, Vice Admiral Ibok-Ete Ibas (Rtd), na State House, Abuja, isi obodo Naijiria.
Ibas ṅụrụ iyi na Wednesde ka ya na Onye isi ala nwechara nzukọ dị mkpirikpi…
Onye isi ala Bola Ahmed Tinubu alaghachila n'Abuja ka ọ gachara nzukọ ndị isi mba Africa Energy Summit na Dar es Salaam, Tanzania.
N'uhuruchi Tuzdee, ụgbọ elu onye isi ala zero-zero-one rutere n'ọdụ ụgbọ elu Nnamdi Azikiwe International…
Ndị ekperima atọhapụla ụmụaka ụmụnwaanyị ise n’ime isii ha tọọrọ n’obobo Bwari dị n’Abuja bụ isi obodo Naịjirịa.
Nke a na-abịa dịka ndị ekperima gbuchara otu nwata n’ime ndị a tọọrọ nke aha bụ Nabeeha n’izuụka gara aga.
Ogbugbu…
Ụlọikpe mkpegharị ikpe dị n'Abuja ewepụla isi okwu n'esemokwu metụtara ikpe ụlọikpe nyere maka esemokwu ntuli aka gọvanọ Kano.
Onye isi ndị na-edeba aha nke Ụlọikpe Mkpegharị, Maazị Umar Mohammed Bangari mere nkọwa ahụ na mmeghachi omume…
Onye isi ala Naijiria, Bola Ahmed Tinubu ewepụtala akara ngosi ncheta ndị agha nke afọ 2023 na onyinye nke ijeri naira iri na asatọ maka uru Life Assurance Group na ikike ndị ọzọ maka ezinụlọ nke ndị dike dara ada nke ndị agha Naijiria.…
Ngalaba 'National Emergency Management Agency' (Nema) amaala ọkwa maka ideimmiri ga-amalite na steeti dị icheiche na Naịjirịa dịka mba Cameroon mepere ọdọ mmiri ha bụ 'Lagdo Dam'.
Onyeisi Nema bụ Mustapha Ahmed dọrọ aka na ntị a dịka ọ…