Take a fresh look at your lifestyle.
Ramadan

Oliseh etoola Iwobi maka mbọ ogbara na  Leicester

0 106

Onye jibu ọkwa dika head coach ndi otu egwu Super Eagles nke ala Naijiria bụ,Sunday Oliseh,etoola Alex Iwobi maka ike ọkpara mgbe ndi otu ya zutere ndi Leicester City n’ụbọchi ụka.

Iwobi kpara ike ebe ọdi ukwu ihụ na ndi otu ya nwetara nmeri site na inye ndi otu Leicester City ọkpụ abụọ asatara nani otu n’ama egwuriegwu King Power Stadium.

Iwobi nyere Vitaliy Mykolenko aka inye goolu mbu ndi Everton nyere na nkeji anọ amalitere asọmpi a.

Ka ọdi ugbua otu egwu Everton agbagola n’ogo nke iri na isii site na akara iri atọ na ise,bụ nke ha ji otu akara aga ndi Leeds United na Burnley,ma nwe otu asọmpi n’aka.

Everton ga ezute ndi Watford n’asọmpi ga adi n’ụbọchi Wenezde.

Leave A Reply

Your email address will not be published.