Take a fresh look at your lifestyle.

Kedụ onye na-eketa ala n’omenala Igbo.

0 805

Kedụ onye na-eketa ala n’omenala Igbo.

, Mpaghara ala Igbo dị iche iche nwere usoro ha ji eke ala mana ihe gbapụtara ihe n’ime ha niile bụ na diọkpara na-eketa obi nna ya ebe nwa ọdụ na-eketakarị usekwu nne ya.

Ike ala n’omenala Igbo abụghị ma ụmụnwaanyị, na ọ bụ naanị ụmụnwoke na-eketa ala.

Ndị Igbo kwenyere na nwaanyị ga-esi n’ezinaụlọ ya pụọ ga-enyere di ya aka wulite ezinaụlọ nke ha.

Ọ bụrụ na e kenye nwaanyị ala n’ụlọ nna ya, na anya nwaanyị ahụ agaghị anọgide n’ụlọ di ya, na obere ihe na ọ ga-agbalata.

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *