Take a fresh look at your lifestyle.

URU Dļ N’IKO JI N’AKAPA.

0 581

Ji bụ nnukwu nri n’ala Igbo.Nke a mere na-enwere ofufe a na-enye ya nke bụ ifejioku.

O nwekwara ụzọ dị iche iche eji akọ ya.Mana nke anyi ga-eleba anya ugbu a bụ ikọ ji n’akpa.

*N’ihi oke nsogbu dị n’etiti ndị ọchịehi na ndị ọrụ ugbo na Naịjirịa nke buterela ọnwụ ọtụtụ mmadụ ọ ka mma ka ụfọdụ malite kọba ji n’akpa ebe ọ ga-akara ha mma ma bụrụkwa ebe anya ha gana eru ya oge niile.

* Onye ọrụ ugbo anaghị abọchasị ahịhịa ọbụla mana ị kọọ ji n’ala na ị ga na-abọchasị ahịhịa kwa mgbe.

*Ọ na-eme ka ji mme eme nke ọma.

*Ahụhụ ikpochasi ubu were malite adịghị ya nanị ọrụ di ya bụ ikponye aja n’akpa ma bọọghe ya were tinye ji n’ime ya.

Leave A Reply

Your email address will not be published.