Take a fresh look at your lifestyle.

Itu ilu Igbo na-ebe o dabara adaba.

0 1,034

Itu ilu Igbo na-ebe o dabara adaba.

Ọ dị mkpa ị mata mgbe maọbụ ọnọdụ ikwesiri itu ilu ọbụla ị na-atụ.

Ọ gaghị adị mma ka iwere ilu gbasara izulite ụmụaka na-atụ ebe a na-ekwu maka mkpata na mmefu ego, maọbụ were nke e kwesiri ịtụ maka alum di nwunye na-atụ mgbe a na-ekwu maka odibo na onyeisi ya.

Akukọ a ga-eme ka ị tụọ ilu n’ọnodụ ha dabara, nke a ga-ebutere gị ezigbo nkwanye ugwu, udo na ọganihu n’etiti ndị ndị ọyị, ikwu na ibe nakwa ụmụnna gị.

Ọnọdụ ndị a gụnyere alum di na nwunye, mkpata na mmefu ego, mmekọrịta odibo na onyeisi ya, ọchịchị, agwa mmadụ, mkpachapụ anya, ọzụzụ ụmụaka, igba mbo, nsọpụrụ, nri na ụgani,wdgz.

Leave A Reply

Your email address will not be published.