Take a fresh look at your lifestyle.
independence

Prezidenti Buhari ga-eje idu n’iyi ọrụ nke onyeisiala mba Gambian

0 280

Onyeisiala bụ,Muhammadu Buhari ga ahapu Abuja taa bụ wenezde,jee  Banjul,nke Republic of The Gambia,ije soyere idu n’iyi ọrụ nkle onyeisiala mba Gambia bụ, Prezidenti, Adama Barrow,dika onwetaghariri nmeri nke ugboro abụọ na ntukliaka elu.

Prezidenti Buhari ga abụ onye ọbia ukwu n’oge emume a,ndi ndu mba Afrika ọzọ ga esonyekwara ha na ama egwuri egwu Independence Stadium,nke dina Bakau.

Prezidenti Buhari,hana ndi ndu ECOWAS ọzọ,gbara mbo ihu na eweghachiri ọchichi onyekwucheya n’mba Gambia n’afọ 2017 dika onye jibu ọkwa onyeisiala bụ,Yahya Jammeh, juru inyefe ọchichi ka ọdachara ntuliaka emere.

Ndi ga eso onyeisiala mee njem a gunyere,Minista n’ahu maka ihe na eme n’mba ọzọ bụ, Mazi Geoffrey Onyeama; onye National Security Adviser, retired Maj-Gen Babagana Monguno; Director-General, National Intelligence Agency, Ambassador Ahmed Rufai, nakwa ndi isi oru gọọmenti.

Onyeisiala ka ana elle anya n’ọga alọghachi ma emecha emume a.

Leave A Reply

Your email address will not be published.