A malitela ịnwale ọgwụ mgbochi Ebola na Uganda
Mba Yuganda amalitela ịnwale ọgwụ mgbochi maka nje ụdịrị ọrịa Ebola si mba Sụdan.
Ọnọdụ a na-abịa dịka ọrịa Ebola tiwapụrụ na mba ahụ, gbuo otu onye ma fere mmadụ abụọ ndị ọzọ. Onye mbụ butere ya bụ ọrịa ma nwụọ bụ nọọsụ nwoke gbara afọ…