Ụmụ nwoke ndị ndọrọndọrọ ọchịchị nwereike ịbụ ‘Super Model’
Ụfọdụ ụmụnwoke ndị ndọrọndọrọ mara nma pụrụ iche.
Oge ndọrọndọrọ ebirila ọkụ na gburugburu Naịjirịa dịka a na-akwado ime ntuliaka ọkwa Onyeisiala, Gọvanọ nakwa ụlọomeiwu dị icheiche n'afọ 2023.
N'oge a, e nwere ndị a ma ama aha ha…