Kwuonụ okwu – Nwanyị nwanyị mbụ na-agba ụmụ nwanyị nwere ọrịa kansa ume
Nwunye onyeisiala Naijiria, Oluremi Tinubu akpọkuola ndị Naijiria, ọkachasị ụmụnwaanyị ka ha na-ekwu okwu ma na-achọ enyemaka kwesịrị ekwesị mgbe ọ bụla ha nwere nsogbu ahụike.
O kwuru okwu mgbe ọ na-anata ndị nnọchiteanya sitere na…