Ndị ojiegbe agbaala ọtụtụ ọgbaa tum tum ọkụ n’Umuawuchi-Owerre, Imo steeti
Ndị ojiegbe wakporo obodo Umuawuchi-Owerre nke okpuruọchịchị Ehime Mbano n’Imo steeti n’abalị Sọnde foro chi ụbọchị Mọnde a.
A na-eche na ndị mere mwakpo a pụtara imanye iwu 'sit at home' na-aga n'ihu n'akụkụ mpaghara Ọwụwa Anyanwụ…