Ụlọikpe Mkpegharị akụpụla mkpebi wepụrụ akụkụ 84(12) nke Iwu Ntuliaka afọ 2022
Ụlọikpe Mkpegharị akụchapụla mkpebi nke Ulọikpe Ukwu Etiti dị n'ụmụahịa nke kagburu akụkọ 84(12) nke Iwu Ntuliaka afọ 2022.
Akụkụ 84 (12) nke Iwu Ntuliaka 2022 kwuru sị, : "O nweghị onye a họrọ n'ọrụ nchọrọ ndọrọ ọchịchị nke ga-abụ onye!-->!-->!-->…