Tupu e kwuo okwu ọgwụgwọ, Akinde nyere ndị mmadụ ndụmọdụ ịgba mbọ debe onwe ha ọcha.
"Ị debe ebe ahụ ọcha bụ naanị ihe kachasị mma ga-egbo nsogbu ibute ọrịa a" ka o kwuru.
A bịazie n'okwu ọgwụgwọ, ọ kwuru na ọ dị mkpa ka ndị mmadụ gaa…
Mgbe ọbụla ị gafere n'ahịa, ị ga-anụ ebe ndị na-ere ọgwụ mgbọrọgwu na-ekwu okwu ịgwọ ọrịa a sị na-esi n'ụlọ mposi a kpọrọ a kpọrọ 'toilet infection'.
Dịka ha si akọwa, ọrịa a metụtara ọrịa niile gụnyere ọkọ, isi ọjọ, ụfụ ma ọrịa ịnyụ…
Gọvanọ Abubakar Sani Bello nke Niger steeti dị na North Central Nigeria, enyela iwu ka emechie ụlọ ọrụ ahụike adịghị mma dịka akụkụ nke usoro na-eme ka ụlọ ọrụ nlekọta ahụike na steeti ahụ dịkwuo mma.…
Osote onyeisiala Naijiria bụ, Ọkanmụta Yemi Osinbajo ekwuputala obi ụtọ ya nye ndi ala anyi dika ọgbakechara na ahụike ya.
Ọkanmụta Osinbajo mere ka amata nkea site nke obinyere aka n’akwụkwọ bụ nke odeputara na igwe Twitter handle…