Ụlọikpe India ekpebiela na nwaanyị enweghị ọrụ nwere ikike iketa oke nhatanha n’aku di ya
Ụlọikpe dị na mba India enyela ụmụnwaanyị na-arụ naanị ọrụ ezinaụlọ ikike iketa oke nhatanha n'akụ dị ha.
N'ikpe nke Ụlọikpe Ukwu dị na Madras na Tamil Nadu steeti, India, kpebiri na nsonso a, ụlọikpe ahụ kwuru na "ọrụ nwaanyị na-arụ…