Ụlọikpe Magistrate dị n’Abuja enyela iwu ka a nwụchie onye a ma ama na soshal midia bụ Martins Vincent Otse e ji VeryDarkMan (VDM), maka ebubo imetọsị aha na ugwu otiegwu ụka a ma ama bụ Mercy Chinwo.
Ụlọikpe a nyere ndị uweojii…
Osote onyeisiala mba Kenya bụ Rigathi Gachagua ga-awụchi n’ụlọomeiwu mba Kenya taa maka ịzara ọnụ ya n’ebubo nrụrụaka nke mere ka ụlọomeiwu malite mkparịtaụka ịchụpụ ya n’ọkwa.
Ebubo e boro Rigathi Gachagua gunyere ichere Onyeisiala…
Ndị ọkaikpe iri na otu a họpụtara ọhụrụ nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Naijiria ga-aṅụ iyi na nkwado ha taa bụ abali iri abuo na isii nke onwa Febrụwarị , 2024.
Onye isi ọka ikpe nke Naijiria, Justice Olukayode Ariwoola, ga-enye ndị ọka ikpe…
Ụlọikpe mkpegharị ikpe akwadola mmeri e mere Sinetọ Bassey Otu nke otu pati All Progressives Congress (APC) dịka gọvanọ Cross River State na ndịda Naijiria.
Nkwupụta nke onye odeakwụkwọ mgbasa ozi nke Gọvanọ Cross River steeti, Mazị…
Ụlọikpe mkpegharị ikpe dị n'Abuja ewepụla isi okwu n'esemokwu metụtara ikpe ụlọikpe nyere maka esemokwu ntuli aka gọvanọ Kano.
Onye isi ndị na-edeba aha nke Ụlọikpe Mkpegharị, Maazị Umar Mohammed Bangari mere nkọwa ahụ na mmeghachi omume…
Ụlọikpe Ukwu nke Etiti dị n'Abuja enyela ntuziaka ka a tọhapụ Onye bụbu gọvanọ Ụlọakụ Etiti Central Bank of Nigeria(CBN) bụ Godwin Emefiela, ka o si n'ụlọ abịa ikpe.
Gọọmentị Etiti kpụrụ Emefiele ụloikpe maka ebubo inwe egbe na mgbọ…
Minista na-ahụ maka ụmụ nwaanyi bụ Uju Ohanenye akpụpụla dị na nwunye ụlọikpe n’Enugwu maka imetọ nwa ha gbara afọ itoolu
N'akwụkwọ e jiri gbaa di na nwunye ahụ akwukwo n'ụlọikpe 'Enugu State High Court' n'abalị iri na asaa nke ọnwa…
Ụlọ ikpe mkpesa ntuli aka dị na Kaduna na Mọnde, kwụsịrị ruo abali asa nke onwa August, maka nnabata nke adreesị ikpeazụ, dịka ndị otu na mkpesa na-ama aka na ntuli aka nke Senator nke Kaduna North Constituency mechiri okwu ha.
Ọkaikpe…