Miracle Izuchukwu bụ nwada si Ogidi, nke Steeti Anambra,mpaghara owyuwanyanwu ala Naịjirịa, batara mba Amerịka ịbịa gụọ akwụkwọ ka ọ bụrụ nọọrụ. Ọ sị na ọ bụ ọrụ nne ya gwara ya ọ ga-arụ n'Amerịka iji bụrụ mmadụ. Mana dịka ọ gara nwalee…
Ụlọ ọrụ Federal Executive Council akwadola ijeri naira 5.6 maka mmezi nke ụlọ ọhụrụ ụlọ ọrụ mba ụwa dị na Abuja na Portharcourt.
Mịnịsta na-ahụ maka ụgbọ elu, Hadi Sirika kwupụtara nke a nye ndị nta akụkọ na-ahụ maka ụlọ ọrụ steeti na!-->!-->!-->…