Take a fresh look at your lifestyle.
Browsing Tag

ubochi ndi nne

Ihe ndị nne ala Naijiria ji bụrụ ‘ọkaibe’

Ụbọchị ncheta ndị nne na-abụ nnukwu emume n'ụlọụka nakwa ụfọdụ ezinaụlọ. Nke a emeela ka ụfọdụ ndị na-ajụ "oge ọbụla unu akpụrụ ụbọchị ncheta ndị nne n'ọnụ, ụbọchị ncheta ole ka ndị nne nweziri?" Mana ụbọchị ncheta ndị nne ole ka e