Naijiria kwuputara ụbọchị ezumike emume Ista
Gọọmenti Naịjirịa ewepụtala Fraịde, abalị iri na asatọ na Mọnde, abalị iri abụọ na otu n'ọnwa Eprel, afọ 2025 ka ọ bụrụ ezumike ọha iji mee mmemme nke Good Friday na Ista Monday n'otu n'otu.
N'ịkpọsa nke a n'aha Gọọmenti, Mịnịsta na-ahụ…