Adị m njikere mụ na ndị omeiwu ịrụkọ ọrụ – Onyeisiala Tinubu
Onyeisiala Naịjirịa bụ Bola Ahmed Tinubu ekeleela ndị ndu ụlọomeiwu eduru n’iyi ọrụ ma ṅụọ iyi na ya na ha ga-arụkọ ọrụ.
Tinubu kwuru nke a mgbe ọ na-agwa ndị omeiwu okwu dịka e duchara ha n’iyi ọrụ.
“A kpọọla anyị niile oku ịrụ ọrụ, anyị…