Naijiria na Sun Africa na-emekọ ihe na akụrụngwa ọkụ
Minista na-ahụ maka ọkụ na Naijiria, Adebayo Adelabu ekwupụtala na Sun Africa LLC, bụ otu mba ụwa, ewepụtala $2.2billion iji kwado ọchịchị Onye isi ala Bola Tinubu n'inye akụrụngwa ike dị mkpa na Nigeria.
Minista ahụ gosipụtara nke a…