Ndọrọndọrọọchịchị Steeti Nasarawa:Ụlọ ọgbakọ omebe iwu etoola Gọvanọ Abdullahi Sule maka ibido ọrụ mmepe . Chigo Nov 3, 2023 0 Steeti Nasarawa:Ụlọ ọgbakọ omebe iwu steeti Nasarawa etoola Gọvanọ Abdullahi Sule maka ibido ọrụ mmepe na-emetụta ndụ ndị steeti ahụ.
Ndọrọndọrọọchịchị PDP dọrọ aka ná ntị megide ndi hibere isi n’okpukpe, echiche agbụrụ na steeti Nasarawa. Chigo Oct 13, 2023 0 Ndi otu PDP na steeti Nasarawa adọọla ndị steeti ahụ aka na ntị megide ihibe isi n’echiche okpukperechi na agbụrụ nke na-akpata imebi udo na ịdị n'otu nke ndị mmadụ.