Ihe karịrị nde mmadụ iri itoolu na atọ na-atụ vootu na Naijiria na-ahọpụta ndị Gọvanọ na ndị omebe iwu steeti ọhụrụ n'ụbọchị Satọdee abalị iri na asatọ nke ọnwa Maachị hazigharịrị ntuliaka.…
Gọọmenti Plateau steeti edepụtala mmadụ abuo butere ọrịa nkita enwe na mpaghara Shendam na ọchịchị Bassa.
Kọmishọna na-ahụ maka mgbasa ozi na nkwukọrịta ozi, Dan Manjang, kwuru nke a na Jos.
Council nwetara akụkọ na steeti!-->!-->!-->!-->!-->!-->!-->…
Onyeisiala Naijiria bụ Mohammadu Buhari abatala n'ọdụ ụgbọ elu Akanu Ibiam International Airport Enugu maka njem ọrụ ụbọchị abụọ na Ebonyi Steeti Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Nigeria.
Onye ndụmọdụ gbasara iwu steeti na All Progressive Congress!-->!-->!-->…
ONYE GA-ABỤZļ GỌỌVANỌỌ UGBU A NA STEETI ANAMBRA.
Igbo kwuru na ugo gbuzue ọchakee.Ọ were bụrụ ya na Maazi Charles Soludo ga-ewere ọnọdụ dịka onye ga-achǃ Steeti Anambra site n’ụbọchị taa.
Ọtụtụ ihe ka ụfọdụ ndi ọ ga-achị na-ekwu na!-->!-->!-->!-->!-->…