Akụkọ na ewuewu Ọdachi: Naijiria na-akwado mba South Korea CHIDI IGWE Oct 31, 2022 0 Onyeisiala Muhammadu Buhari ezipụla ozi nkasi obi nye Prezidenti Yoon Suk-yeo, Gọọmenti na ndị mba Saụt Koria, nakwa ezinaụlọ ndị odachi ọjọọ ahụ metụtara Itaewon, na mpaghara Seoul.…