Lee ihe Peter Obi sara Chukwuma Soludo maka ihe ọ gwara ya
Aka chịburu Anambra Steeti bụ Peter Obi asaala ihe aka na-achị Anambra steeti ugbua bụ Chukwuma Soludo kwuru banyere ya.
Soludo kwuru na Peter Obi agaghị emeri ọkwa Onyeisiala Naịjirịa ọ na-azọ notu 'Labour Party', ma kwukwaa na ọtụtụ…