Mgbasa ozi megide ịba bụ ọgụ mmadụ niile – Soludo.
Aka na-achị Anambra steeti bụ Ọkammụta Chukwuma Soludo akpọkuola Ndi-anambra ka ha sonye n'ọgụ a na-alụso ịba.
Soludo mgbe ọ na-ekwu okwu n'emume mwụpụ ọkọlọtọ maka nkesa free Insecticide Treated Net (ITN's), bụ nke e mere n'Awka!-->!-->!-->!-->!-->…