Philippines amalitela ntuliaka iji họpụta onyeisiala ọhụrụ
Mba Philistine amalitela ime ntuliaka-elu iji họpụta onyeisiala ọhụrụ taa bụ Mọnde nakwa mmadu puku iri asatọ bụ ndi ga eji ọkwa gọọmenti di icheiche.
Ndi aga ahọpụta bu osote onyeisiala, Sinatọ iri na abụọ,ihe kariri mmadu!-->!-->!-->…