Ihe mere Buhari ejighi aka ya wepụ ‘subsidy’ mmanụ ụgbọala – Garba Shehu
Garba Shehu bụbu ọnụ na-ekwuru Muhammadu Buhari bụbu Onyeisiala Naịjirịa akọwaala ihe mere ha jiri aghara iwepụ ego enyemaka mmanụ ụgbọala bụ ‘subsidy’.
Shehu kwuru nke a n’ime otu ọnwa Buhari nyefere Bola Tinubu ọchịchị onyeisiala sị na…