Ihe iwu Naịjirịa kwuru maka ima onye uweojii ụra
Onyonyo gosiri ebubo na onye otiegwu a ma ama bụ Seun Kuti mara onye uweojii Naịjirịa aka ntị pụtara na soshal midia n’izu gara aga n’akụkụ Legọs steeti.
Ọnụ na-ekwuru ndị uweojii Steeti ahụ bụ Benjamin Hundeyin kwuru n’ụbọchị Mọnde,…